<<= Previous                                                             Next =>

Igbo  and English 

 Igbo  & English 

Sentences

1

Akwụkwọ

Book

 

 A na m agụ-Akwụkwọ

 I am reading 

 book

 

2  

Ụlọ Akwụkwọ

  ts school

 School

 

A na m eje-Ụlọ Akwụkwọ

 

I am going to

school

3

Ụgbọ Ụmụ

Akwụkwọ

 

 

School bus

 

 

E jim Ụgbọ

Ụmụ Akwụkwọ

 

I used the

school bus

--------------------------

 Anyị ji Ụgbo Ụmụ

Akwụkwọ

 We used the

school bus

 

 

4

Onye Nkuzi

  ts teacher

 

 

Teacher

 

Onye Nkuzi

anyi bụ 

nwaanyị

 

Our teacher is a

 

female

 

5

Ule

 Nene akwụkwọ

 

  24 + 24 = 48

  ts taking exams

Exams

 

 Anyi lere ule taa

 

Anyị  Nenelụ

akwụkwọ tata

 

 

 

We had an exam

today

 

6

Ọrụ

Ọlụ

 

 

 

Work

 

E nwere m Ọrụ

 I have a job

---------------------

A na m ehicha

ụlọ ọrụ

 I clean offices

 Anyị na-eficha

ụnọ ọlụ

We clean offices

 

7

Onye ịsị Ọrụ

  ts supervisor man

 Supervisor (Boss)

 

Onye isi ọrụ m

bụ nwoke

 

  

My supervisor

is a man

 

8

Irụ ọrụ

  ts secretary

 To work

 

Ị rụ ọrụ bara

uru

 

To work is 

important

 

9

Ịchọ Ọrụ

  ts job hunting

 Job Hunting

(Looking for a job)

 

 

Nwanne m

nwoke 

na-achọ ọrụ

  

 My brother is job

hunting

(looking for a job)

 

10

Ego

ts money

Money

 

 

Ego bara uru

Money is

important

 

11

Ụgwọ ọnwa

  ts payment1

Monthly salary

 

Ego ka eji akwụ

ụgwọ ọnwa

  

Money is used

to pay monthly salary

 

12

Ụlọ Ego

(Ụlọ Akụ)

  ts bank

Bank

 

Tinye ego gị

n'ụlọ ego

Put your money in

the bank

 

13

Nye m ego

 Nye m ego

  ts payment1

Give me money

 

Nna, biko

nye m ego.

 

Father, please give

me some money

 

14

Igwu egwu

Igwuli egwu

ts playing2

Recreate( Play)

 

 

A na m egwu egwu

A na m egwu egwu

I am playing

(recreating)

 

15

Nwe aṅụrị

  ts having fun1

Solialize

 

Bịa ka anyị jee

nwee aṅurị

Come, let us go

and socialize

16

Ahịa

 

Shop(Market)

 

Anyi na-aga

ahịa

{audio}sw166.mp3{/audio}

Anyi na-eje ahịa

We are going

shopping

 

17

Igo nri

  ts food shopping2

Buying Food 

 

Anyị gara

ahia igo nri

We went to shop

for food

 

18

Ezumike

Ozuzu ike

ts vacation3

Vacation(holidays)

 

 

Anyị nwere

Ezumike

 

We have a

holiday

(vacation)

 

 

19

Ịmụ Ọrụ

ts learn trade2

Learn a trade

 

Emeka,

na-amụ ọrụ

Emeka is

learning a trade.

 

 

 

 

20

Igba Egwu

 

Ite Egwu

Dancing

 

Nneka na-amụ

igba egwu

 

Nneka na-amụ Ite Egwu

 Nneka is learning

to dance

 

 

21

Igba Ọsọ

ts running2  

 Running

 

 

Enyi m

na-agba ọsọ.

 

My friend runs

My friend is

running

 

22

iji ụkwụ

iga ije

  ts walking

 Walking

 

 

E jim ụkwụ

gaa ahịa taa

 

I walked on foot to

the Store

 

 

23

Igba Igwe

 

Ridding a bicycle

 

Eji m igba

igwe ga ụlọ

akwụkwọ taa

I rode to school t

oday on a bicycle

 

24 

Ụgbo Elu

 

  Aeroplane

 

 

Anyị ji Ụgbọ elu

gaa Ala Igbo,

Nigeria

 We went to Igbo

Nation by an aeroplane

 

 

BEGINNERS

PEOPLE

THINGS SEEN

ALPHABETS

NUMERALS

 

 

 

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares